[Music] DJ IFECO – MAMA

DJ IFECO – MAMA
DJ IFECO - MAMA
DJ IFECO – MAMA

Dj Ifeco, A talented Nigerian artist and a Dj has come up with another amazing song titled “MAMA”

Am sure you gonna enjoy this song on your play list and please share with your friends and family,

 

 

Listen and download below

DOWNLOAD MP3 

Mama Lyrics 

Chorus:
“`Gbawara mama egwu eh
Ife nne na eme na uwa erika
Kuwara mama aka eh
Ife nne na eme na uwa erika
Zuanru mama motor
Ife nne na eme na uwa erika
Fewe re mama ego eh
Ife nne na eme na uwa erika

Vers1:
Umu nnem na umu nnam o,
Ejim akiko wee bia
Akiko ndi nne kam ji bia
Unu geem nti ofuma
Aguru na agum o,
Obu nne kam ga apko
Obu nmiri na agum o,
Obu nne ka nna apko.
Ndi ufu obi chuba mu na uwa,
Nnemu ga na ebe o
Ha num nwam o, ka obiri.
Afufu nne na ata,
Ya ka mna agwa umu uwa
Uru nne bara oo,
Ya wa ka mna ekwu.

Vers 2:
Nne di otu
Nne adi gi iboo
Imara ife ije emere nne gi
Mee ya ka odindu Nwannem
Obu gi mgbe onwuru
Ije kporo ndi egwu we mebe nkpotu
Obu gi mgbe onwuru
Ije mewere ya suya night…
Zuoro nne gi motto
Na oga agba ya agba
Wuara ya ulo
Oga ebi na Ya o
Ekpere mna ekpere nnem bu, ndu ogologo
Ije eri aku umu yi,
Ije erikwa aku umu-umu yi
Chukwu Nna biko
gozie nnemu ka obiri oo

Oyolima, wele, wele, wele, wele, wele, wele, wele, wele, wele,wele, wele, wele, wele, wele, wele, wele, wele, wele, wele.

Responsive;
Ife nne na eme na uwa erika
Ife nne na eme na uwa erika
Ife nne na eme na uwa erika
Ife nne na eme na uwa erika
Nnemu buru m na afor 9months, wee mupota muo chukwu biko goziara m nnem o
Ejem ekwu ole wey yara ole
Chukwu okike
Onye nwere ihe kariri nne enyelam o“`

 

Do you find Entloaded.com useful? Click here to give us five stars rating!

Latest Songs

EVA ROZEY – SURNAME

EVA ROZEY, a veteran singer, songwriter, and entertainer, returns with a new song titled “SURNAME Moreover, the song “SURNAME,” by EVA…

WILIBOBI- AKWA ANA EBERE EGO

WILIBOBI, a veteran singer, songwriter, and entertainer, returns with a new song titled “AKWA ANA EBERE EGO.” Moreover, the song “AKWA…

Sooflashy – Oneme

Sooflashy – Oneme Sooflashy. A talented Nigerian artist and also a producer has come up with another amazing sound titled…

Browni-Kasala.

Browni, a talented Nigerian singer, songwriter, entertainer, , returns with a new song titled “Kasala.” Browni proves to the world…

PAMELA FT TUNNA CEE-EBUBE COVER

PAMELA, a talented Nigerian singer, songwriter, entertainer,  returns with a new song titled “EBUBE COVER .”which he featured another talented…

About Innocent Nnagozie 5956 Articles
BY THE GRACE OF GOD, I AM THE CEO OF ENTLOADED.COM, PLEASE SUPPORT US BY SHARING OUR SONGS ON YOUR SOCIAL MEDIAS, THANKS 🙏 CHAT ME ON WHATSAPP FOR SERIOUS BUSINESS, 08146774419

Join the Discussion

Leave a Reply

Your email address will not be published.